Ọnụọgụgụ 8:14 - Bible Nso14 I gēkewaputa kwa ndi Livai n'etiti umu Israel, ndi Livai gābu kwa ihe M'nwere. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a14 Otu a ka ị ga-esi doo ndị Livayị nsọ ime ka ha dịrị iche site nʼigwe ụmụ Izrel ndị ọzọ. Ọ bụ m nwe ndị Livayị. Faic an caibideil |