Ọnụọgụgụ 7:9 - Bible Nso9 Ma ọ nyeghi umu Kohat: n'ihi na òfùfè nke ebe nsọ dikwasi ha; n'ubu ka ha nēbu ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a9 Mosis enyeghị ụmụ Kohat ihe ọbụla nʼihi na ọ bụ nʼisi mbụ aka ha ka ha ji ebu ihe nsọ ndị ahụ ha ketara ibu. Faic an caibideil |