7 Ugbala abua na ehi anọ ka o nyere umu Giashon, dika òfùfè-ha si di:
7 O nyere ụmụ Geshọn ụgbọala abụọ na ehi anọ, dịka ọrụ ha si dị.
Ma gi onwe-gi ka enyeworo iwu, menu nka; sinu n'ala Ijipt chiri ub͕ọ-ala n'ihi umu-ntakiri-unu, na n'ihi nwunye nile unu, kuru-kwa-nu nna-unu, bia.
Moses we nara ugbala nile na ehi nile, nye ha ndi Livai.