Ọnụọgụgụ 7:69 - Bible Nso69 na otù nwa-oke-ehi, na otù ebulu, na otù nwa-ebulu; nke b͕ara otù arọ, iji chu àjà-nsure-ọku; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a69 O wetakwara otu oke ehi, otu ebule, otu nwa ebule gbara otu afọ maka aja nsure ọkụ. Faic an caibideil |