Ọnụọgụgụ 7:66 - Bible Nso66 N'ubọchi nke-iri onye-isi umu Dan nwere, bú Ahieza nwa Amishadai, wetara ihe-ya nso: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a66 Nʼụbọchị nke iri, Ahieza nwa Amishadai, onyendu ebo Dan butere onyinye nke ya. Faic an caibideil |