Ọnụọgụgụ 7:38 - Bible Nso38 na otù ngaji ọla-edo nke di shekel iri n'ọtùtù, juputara n'ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ; Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a38 O wetara otu efere ọlaedo nke ịdị arọ ya bụ shekel iri. A wụjuru efere a ụda na-esi isi ụtọ. Faic an caibideil |