Ọnụọgụgụ 7:30 - Bible Nso30 N'ubọchi nke-anọ onye-isi umu Reuben nwere, bú Elizua nwa Shedeua, wetara ihe-ya nso: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 Nʼụbọchị nke anọ, Elizọ nwa Shedeua onyendu ebo Ruben wetara onyinye nke ya. Faic an caibideil |