Ọnụọgụgụ 5:28 - Bible Nso28 Ma ọ buru na nwayi ahu arughi árú, ma onye di ọcha ka ọ bu; ọ gāpu kwa ya, we turu ime. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Ma ọ bụrụ na nwanyị emerụghị onwe ya, kama ọ bụ onye dị ọcha, ọ ga-abụ onye nwere onwe ya site nʼikpe ọmụma. Ọ ga-atụrụ ime mụta ụmụ. Faic an caibideil |