Ọnụọgụgụ 5:20 - Bible Nso20 ma asi na gi onwe-gi ejehiewo, mb͕e i nọ n'okpuru di-gi, asi kwa na i rua árú, nwoke nābughi di-gi ewe ra aru n'aru-gi: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ma ọ bụrụ na ị kpafuola mgbe ị ka nọ nʼụlọ di gị, ọ bụrụ na i merụọla onwe gị site na idinakwuru nwoke ọzọ na-abụghị di gị,” Faic an caibideil |