Ọnụọgụgụ 5:17 - Bible Nso17 onye-nchu-àjà gēwere kwa miri nsọ n'iko ájá: ọ bu kwa ufọdu nime ájá nke di n'ala-ulo ebe-obibim ka onye-nchu-àjà gēwere, tiye ya nime miri ahu: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 Ọ ga-ekunye mmiri nsọ nʼime ite aja, kporo aja nʼala site nʼụlọ nzute ahụ wụnye ya nʼime mmiri ahụ. Faic an caibideil |