Ọnụọgụgụ 5:16 - Bible Nso16 Onye-nchu-àjà gēme kwa ka ọ biarue nso, guzo ya n'iru Jehova: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a16 “ ‘Onye nchụaja ga-akpọbata nwanyị a mee ka o guzo nʼihu Onyenwe anyị. Faic an caibideil |
nwoke ahu gēme kwa ka nwunye-ya biakute onye-nchu-àjà, ọ gēweta kwa n'ihi nwunye-ya onyinye-ya iji biaru nso, bú otù uzọ n'uzọ iri nke ephah utu ọka barley; ọ gaghi-awukwasi ya manu, ọ gaghi-atukwasa ya frankincense; n'ihi na onyinye-inata-iru-ọma nke ekworo ka ọ bu, bú onyinye-inata-iruọma nke ihe-ncheta, nēme ka echeta ajọ omume.