Ọnụọgụgụ 4:36 - Bible Nso36 ndi-ha agukọtara agukọta, dika ab͕uru nile ha si di, di nnù isi na ọgu iri-na-asa na iri. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a36 dịka ikwu ha si dị bụ puku abụọ na narị asaa na iri ise (2,750). Faic an caibideil |