Ọnụọgụgụ 4:35 - Bible Nso35 site n'onye b͕ara orú arọ na iri gaba n'iru we rue onye b͕ara ọgu arọ abua na iri, onye ọ bula nke nābakuru usu-ndi-agha, ifè òfùfè n'ulo-ikwū nzute: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a35 Ndị ikom niile gbara iri afọ atọ ruo iri afọ ise, ndị toruru ije ozi nʼụlọ nzute ahụ Faic an caibideil |