Ọnụọgụgụ 4:34 - Bible Nso34 Moses na Eron na ndi-isi nzukọ Israel we gukọta umu ndi Kohat dika ab͕uru nile ha si di, na dika ulo nke ndi bu nna-ha si di, Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a34 Ya mere, Mosis na Erọn na ndị ndu nzukọ ụmụ Izrel gụrụ ma chọpụta ọnụọgụgụ ụmụ Kohat, dịka ikwu ha na ezinaụlọ ha si dị. Faic an caibideil |