Ọnụọgụgụ 36:12 - Bible Nso12 Ọ bu ndikom nke sitere n'ab͕uru umu Manase nwa Josef ka ha buru nwunye, ihe-nketa-ha we digide n'ebo nke ab͕uru nna-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Ha lụrụ di nʼagbụrụ ụmụ Manase, nwa Josef. Nʼụzọ dị otu a, ihe nketa ha dịgidere nʼebo na agbụrụ nna ha. Faic an caibideil |