Ọnụọgụgụ 36:11 - Bible Nso11 Mahla, na Tiaza, na Họgla, na Milka, na Noa, bú umu-ndinyom Zelọfehad, we buru nwunye umu umu-nne nna-ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ụmụ Zelofehad ndị a: Mahla, na Tịaza, na Hogla, na Milka, na Noa, lụrụ ndị ikom si nʼebo nna ha. Faic an caibideil |