Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ọnụọgụgụ 35:14 - Bible Nso

14 Obodo atọ ka unu gēnye n'ofè Jọdan nka, obodo atọ ka unu gēnye kwa n'ala Kenean; obodo nb͕abá ka ha gābu.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

14 Họpụta obodo mgbaba atọ nʼakụkụ ọzọ nke Jọdan. Ka atọ ndị ọzọ dịrị na Kenan.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ọnụọgụgụ 35:14
4 Iomraidhean Croise  

Obodo ndia nke unu gēnye, obodo isi nke nb͕abá ka ha gāburu unu.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan