26 Nke ebo umu Isaka otù onye-isi kwa, bú Paltiel nwa Azan.
26 Paltiel nwa Azan, onyendu si nʼebo Isaka.
Ish-boshet we ziga, nara ya n'aka di-ya, bú n'aka Paltiel nwa Laish.
Nke ebo umu Zebulun otù onye-isi kwa, bú Elizafan nwa Panak.
Nke ebo umu Asha otù onye-isi kwa, bú Ahihud nwa Shelomi.