20 Nke ebo umu Simeon, Shemuel nwa Amihud.
20 Shemuel nwa Amihud, site nʼebo Simiọn
Ọ turu ime ọzọ, mua nwa-nwoke; ọ we si, N'ihi na Jehova anuwo na onye anākpọ asì ka m'bu, n'ihi ya ka Ọ nye-kwa-ram nka: ọ we kpọ aha-ya Simeon.
Simeon na Livai bu nwa-nne; Ihe nke ihe-ike bu mma-agha-ha.
N'akuku ókè-ala Benjamin, site n'akuku Iru-anyanwu rue akuku Ọdida-anyanwu; Simeon, otù òkè.