Ọnụọgụgụ 33:49 - Bible Nso49 Ha ma ulo-ikwū-ha n'akuku Jọdan, site na Bet-jeshimot rue Ebel-shitim n'ala ihe nādighi nke Moab. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a49 Mgbe ha nọ nʼebe a, ha manyere ụlọ ikwu ha nʼebe dị iche iche nʼakụkụ osimiri Jọdan, site na Bet-Jeshimọt rute rịị ebe a na-akpọ Ebel-Shitim, nʼobosara ala Moab. Faic an caibideil |