Ọnụọgụgụ 33:48 - Bible Nso48 Ha si n'ugwu Abarim bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ala ihe nādighi nke Moab, n'akuku Jọdan na nso Jeriko. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a48 Ha hapụrụ ugwu Abarim bata nʼobosara ala Moab nʼakụkụ osimiri Jọdan, na ncherita ihu Jeriko, ebe ha mara ụlọ ikwu ha. Faic an caibideil |