45 Ha si n'Iyim bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Dibon-gad.
45 Ha hapụrụ Iye Abarim bịaruo Dibọn Gad ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Ha si n'ebe ahu bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na ndagwurugwu Zered.
Olùlù-miri, ndi-isi gwuru ya, Ndi amara aha-ha nke ndi Israel doziri ya, Ha ji nkpa-n'aka onye nēnye ukpuru, ji kwa nkpa-n'aka nile ha, me ya. Ha si n'ọzara ahu jerue Matana:
Umu Gad we wue Dibon, na Atarot, na Aroea;
Ha si n'Obot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Iye-abarim, n'ókè-ala Moab.
Ha si na Dibon-gad bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Almon-diblataim.
na Beala, na Iyim, na Ezem;