Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ọnụọgụgụ 33:44 - Bible Nso

44 Ha si n'Obot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Iye-abarim, n'ókè-ala Moab.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

44 Ha hapụrụ Obot bịaruo Iye Abarim, nʼoke ala ndị Moab.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ọnụọgụgụ 33:44
4 Iomraidhean Croise  

Umu Israel we bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Obot.


Ha si n'Obot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Iye-abarim, n'ọzara ahu nke di n'iru Moab, n'uzọ ọwuwa-anyanwu.


Ha si na Punon bulie, ije, ma ulo-ikwū-ha n'Obot.


Ha si n'Iyim bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Dibon-gad.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan