Ọnụọgụgụ 33:40 - Bible Nso40 Onye Kenean ahu, bú eze Arad, onye bi na Negeb n'ala Kenean, we nu na umu Israel abiawo. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a40 Onye Kenan bụ eze Arad, onye bi na Negev nʼime ala Kenan, nụrụ na ndị Izrel na-abịa. Faic an caibideil |