34 Ha si na Jọtbata bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Abrona.
34 Ha hapụrụ Jotbata bịaruo Abrona ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Ha si na Hoa-hagidgad bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Jọtbata.
Ha si n'Abrona bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Ezion-geba.
Ha si n'ebe ahu bulie ije rue Gudgoda, si na Gudgoda je rue Jọtbata, bú ala iyi miri.