29 Ha si na Mitka bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Hashmona.
29 Ha hapụrụ Mitka bịaruo Hashmona ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Ha si na Tera bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Mitka.
Ha si na Hashmona bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Mosirot.