28 Ha si na Tera bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Mitka.
28 Ha hapụrụ Tera bịaruo Mitka ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Ha si na Tahat bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Tera.
Ha si na Mitka bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Hashmona.