27 Ha si na Tahat bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Tera.
27 Ha hapụrụ Tahat bịaruo Tera ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Ha si na Makhilot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Tahat.
Ha si na Tera bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Mitka.