26 Ha si na Makhilot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Tahat.
26 Ha hapụrụ Makhelot bịaruo Tahat ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Ha si na Harada bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Makhilot.
Ha si na Tahat bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Tera.