25 Ha si na Harada bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Makhilot.
25 Ha hapụrụ Harada bịaruo Makhelot ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Ha si n'ugwu Shefa bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Harada.
Ha si na Makhilot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Tahat.