24 Ha si n'ugwu Shefa bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Harada.
24 Ha hapụrụ ugwu Shefa bịaruo Harada ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Ha si na Kehilata bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ugwu Shefa.
Ha si na Harada bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Makhilot.