22 Ha si na Risa bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Kehilata.
22 Ha hapụrụ Rissa bịaruo Kehelata ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Ha si na Libna bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Risa.
Ha si na Kehilata bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ugwu Shefa.