21 Ha si na Libna bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Risa.
21 Ha hapụrụ Libna bịaruo Rissa ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Ha si na Rimon-perez bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Libna.
Ha si na Risa bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Kehilata.
Ndia bu okwu ahu nke Moses gwara Israel nile n'ofè Jọdan n'ọzara, n'Araba ahu na ncherita-iru Suf, n'etiti Peran, na Tofel, na Leban, na Hazerot, na Di-zahab.