Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ọnụọgụgụ 33:18 - Bible Nso

18 Ha si na Hazerot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Ritma.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

18 Ha hapụrụ Hazerọt bịaruo Ritma ebe ha mara ụlọ ikwu ha.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ọnụọgụgụ 33:18
3 Iomraidhean Croise  

Ma emesia ndi Israel siri na Hazerot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ọzara Peran.


Ha si na Kibrot-hataava bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Hazerot.


Ha si na Ritma bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Rimon-perez.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan