17 Ha si na Kibrot-hataava bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Hazerot.
17 Ha hapụrụ Kibrọt Hataava bịaruo Hazerọt ebe ha mara ụlọ ikwu ha.
Ewe kpọ aha ebe ahu Kibrot-hataava: n'ihi na n'ebe ahu ka ha lìri ndi Israel ndi nāchọ ajọ ọchichọ.
Ndi Israel siri na Kibrot-hataava bulie ije rue Hazerot; ha we nọ na Hazerot.
Ha si na Hazerot bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Ritma.