13 Ha si na Dọfka bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Alush.
13 Emesịa, ha hapụrụ Dofka bịaruo Alush maa ụlọ ikwu ha.
Ha si n'ọzara Sin bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Dọfka.
Ha si n'Alush bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Refidim, ebe ndi Israel nēnweghi miri iṅu.