Biblia Todo Logo
Bìoball air-loidhne

- Sanasan -




Ọnụọgụgụ 33:12 - Bible Nso

12 Ha si n'ọzara Sin bulie ije, ma ulo-ikwū-ha na Dọfka.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac

Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

12 Ha hapụrụ ọzara Sin gaa maa ụlọ ikwu ha na Dofka.

Faic an caibideil Dèan lethbhreac




Ọnụọgụgụ 33:12
3 Iomraidhean Croise  

Nzukọ nile nke umu Israel we si n'ọzara Sin bulie ije, na nbuli-ije nile ha, n'okwu-ọnu Jehova, ha we ma ulo-ikwū-ha na Refidim: ma ọ dighi miri ndi Israel gāṅu.


Ha si n'Oké Osimiri Uhie bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'ọzara Sin.


Ha si na Dọfka bulie ije, ma ulo-ikwū-ha n'Alush.


Lean sinn:

Sanasan


Sanasan