Ọnụọgụgụ 33:1 - Bible Nso1 Ndia bu nbuli-ije umu Israel, ndi siri n'ala Ijipt puta, dika usu nile nke ndi-agha-ha si di, n'aka Moses na Eron. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Ndị a bụ usoro mbili ije ụmụ Izrel, site nʼoge ha hapụrụ Ijipt dịka ha si nọọ nʼigwe nʼigwe. Ọ bụ Mosis na Erọn duuru ha nʼije ndị a. Faic an caibideil |