Ọnụọgụgụ 32:42 - Bible Nso42 Noba we je were Kenat, na umu-obodo-ya, we kpọ Noba, n'aha nke ya. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a42 Nʼoge a kwa, otu nwoke a na-akpọ Nọba duuru ndị agha gaa nʼobodo Kenat, na nʼobodo nta ndị ọzọ gbara ya gburugburu, lụgbuo ha, bichie nʼime ha. Ọ gbanwere aha obodo ndị ahụ niile bido ịkpọ ha Nọba, nke bụ aha ya onwe ya. Faic an caibideil |