Ọnụọgụgụ 32:38 - Bible Nso38 na Nebo, na Beal-meon, (ma ab͕anwere aha-ha,) na Sibma: ha we were aha kpọkwasi obodo ha wuru aha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a38 Nebo na Baal-Meon (ma a gbanwere aha ha) na Sibma. Ha gbanwere aha obodo niile ndị ahụ ha wugharịrị, gụọ ha aha ọhụrụ. Faic an caibideil |