Ọnụọgụgụ 32:28 - Bible Nso28 Moses we nye Eleeza, bú onye-nchu-àjà, na Joshua nwa Nun, na ndi-isi nke ndi bu nna ebo nile nke umu Israel, iwu bayere ha. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Mgbe ahụ, Mosis nyere Elieza, bụ onye nchụaja, na Joshua nwa Nun, na ndịisi ezinaụlọ nke ebo Izrel niile iwu banyere ha, Faic an caibideil |