Ọnụọgụgụ 32:26 - Bible Nso26 Umu-ntakiri-ayi, na ndinyom-ayi, na anumanu-ayi, na anu-ulo-ayi nile, gānọ n'ebe ahu n'obodo nile nke Gilead: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Ụmụ anyị niile, na ndị inyom anyị niile, na igwe ewu na atụrụ anyị, na ehi anyị niile, ga-anọ nʼebe a, nʼobodo ndị a anyị wuru nʼala Gilead. Faic an caibideil |