Ọnụọgụgụ 31:49 - Bible Nso49 ha si Moses, Ndi-orù-gi agutawo ọnu-ọgugu ndi-agha nke di n'aka-ayi, ma ọ dighi otù nwoke puru na ngukọta-ayi. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a49 sị ya, “Ndị ohu gị agụọla ndị niile gara agha nọ nʼokpuru anyị, chọpụta na o nweghị onye ọbụla a na-achọ achọ. Faic an caibideil |