44 ìgwè ehi di orú nnù uzọ anọ, na nnù iri,
44 igwe ehi, iri puku atọ na isii (36,000),
(ma nkera nke nzukọ Israel, nke sitere n'ìgwè ewu na aturu, di orú nnù ọgu uzọ abua na uzọ abua, na nnù atọ, na ọgu iri-na-ise,
inyinya-ibu di orú nnù uzọ atọ, na nnù iri-na-isi, na ọgu ise,