Ọnụọgụgụ 31:40 - Bible Nso40 Madu di kwa orú nnù uzọ abua; utu aturu Jehova site na ha we di orú madu na iri na abua. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a40 Ọnụọgụgụ ụmụ agbọghọ dị puku iri na isii (16,000). Ndị e nyere Onyenwe anyị dị iri atọ na abụọ (32). Faic an caibideil |