34 inyinya-ibu di kwa orú nnù uzọ asa, na nnù iri-na-abua, na ọgu iri;
34 ịnyịnya ibu dị iri puku isii na otu puku (61,000),
ehi di kwa orú nnù uzọ iteghete;
madu kwa, bú ndinyom ndi nāmaghi ndina nwoke, madu nile di orú nnù uzọ anọ.