33 ehi di kwa orú nnù uzọ iteghete;
33 Ehi dị iri puku asaa na puku abụọ (72,000),
Ma ihe-nweta ahu, bú ihe fọduru n'ihe-nluta nke ndi usu-ndi agha lutara n'agha, bu orú nnù aturu ọgu uzọ anọ na uzọ anọ, na nnù asa, na ọgu iri,
inyinya-ibu di kwa orú nnù uzọ asa, na nnù iri-na-abua, na ọgu iri;