Ọnụọgụgụ 31:27 - Bible Nso27 kera ihe-nweta ahu; n'etiti ndi nēbu agha, bú ndi nāpukuru usu-ndi-agha, na nzukọm nile: Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a27 Mgbe ahụ, kee ihe ndị a niile ụzọ abụọ. Ọkara ya ga-abụ nke ndị ikom ahụ niile gara agha, ma ọkara nke ọzọ ka a ga-enye ọgbakọ Izrel niile. Faic an caibideil |