Ọnụọgụgụ 31:20 - Bible Nso20 Ma uwe ọ bula, na ihe akpukpọ ọ bula, na ihe ọ bula eji aji ewu me, na ihe osisi ọ bula, unu gēwepu nmehie bayere ha n'aru-unu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Debekwanụ uwe niile ọcha, ya na ihe niile e ji akpụkpọ anụ na ajị ewu, maọbụ osisi, mee.” Faic an caibideil |