Ọnụọgụgụ 31:18 - Bible Nso18 Ma umu-ntakiri nile n'etiti ndinyom, ndi nāmaghi ndina nwoke, menu ka ha diri unu ndu. Faic an caibideilBaịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a18 Naanị ụmụntakịrị ndị nwanyị ha nke nwoke na-edinabeghị ka unu ga-ahapụ ka ha dịrị ndụ. Unu nwere ike debere onwe unu ndị dị otu a. Faic an caibideil |